Ndewo nu umunne,
Biko,Ka anyi gba mbo ka anya na adi agba ka ozuzu anyia miputa mpkuro
di ibu.biko mee nu ka Ihe anyi ga eme buru osiso.
E kele la mu unu nke oma maka nke unu mere.Maka ndi be anyi si na onye
asi jide nke oji ya putara na nke onyeahu ji amaka.
Ezigbo enyi unu,
Nnadozie Henry Ekwuruke
Si Umuahia dete Leta a.